Maịka 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aka gị ga-adị elu karịa ndị iro gị,+ a ga-ebipụkwa ndị iro gị niile.”+ Ndị Rom 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+