Abụ Ọma 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aka gị ga-enweta ndị iro gị niile;+Aka nri gị ga-enweta ndị kpọrọ gị asị. Aịzaya 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha.
11 Jehova, aka gị adịwo elu,+ ma ha anaghị ahụ ya.+ Ha ga-ahụ ekworo ị na-ekwo n’ihi ndị gị, ihere ewee mee ha.+ Ee, ọkụ+ nke ga-erepịa ndị iro gị ga-erepịa ha.