Abụ Ọma 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, bilie.+ Chineke, welie aka gị.+Echefula ndị nọ n’ahụhụ.+ Maịka 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aka gị ga-adị elu karịa ndị iro gị,+ a ga-ebipụkwa ndị iro gị niile.”+