Abụ Ọma 94:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Bilie, gị Onyeikpe ụwa.+Kwụọ ndị mpako ụgwọ ihe ha mere.+ Maịka 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aka gị ga-adị elu karịa ndị iro gị,+ a ga-ebipụkwa ndị iro gị niile.”+