Abụ Ọma 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na, mgbe ọ na-achọ ndị na-awụfu ọbara,+ ọ ga-echeta ndị nọ n’ahụhụ;+Ọ dịghị ihe ga-eme ka o chefuo mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+ Abụ Ọma 35:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka ọkpụkpụ m niile sị:+“Jehova, ònye dị ka gị?+Gị onye na-anapụta onye nọ n’ahụhụ n’aka onye ka ya ike,+Ị na-anapụtakwa onye nọ n’ahụhụ na ogbenye n’aka onye na-apụnara ya ihe.”+
12 N’ihi na, mgbe ọ na-achọ ndị na-awụfu ọbara,+ ọ ga-echeta ndị nọ n’ahụhụ;+Ọ dịghị ihe ga-eme ka o chefuo mkpu ákwá nke ndị nọ n’ahụhụ.+
10 Ka ọkpụkpụ m niile sị:+“Jehova, ònye dị ka gị?+Gị onye na-anapụta onye nọ n’ahụhụ n’aka onye ka ya ike,+Ị na-anapụtakwa onye nọ n’ahụhụ na ogbenye n’aka onye na-apụnara ya ihe.”+