Abụ Ọma 40:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+ Ilu 22:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+ ọ ga-anapụkwa ndị na-apụnara ha ihe mkpụrụ obi ha.+
17 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Jehova na-echeta m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Chineke m, biko, egbula oge.+