Abụ Ọma 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ napụtara m n’aka onye iro m dị ike,+Nakwa n’aka ndị kpọrọ m asị; n’ihi na ha ka m ike.+ Abụ Ọma 37:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Jehova ga-enyere ha aka ma meere ha ụzọ mgbapụ.+Ọ ga-emere ha ụzọ ha ga-esi gbapụ n’aka ndị ajọ omume, ọ ga-azọpụtakwa ha,+N’ihi na ha agbabawo n’ime ya.+
40 Jehova ga-enyere ha aka ma meere ha ụzọ mgbapụ.+Ọ ga-emere ha ụzọ ha ga-esi gbapụ n’aka ndị ajọ omume, ọ ga-azọpụtakwa ha,+N’ihi na ha agbabawo n’ime ya.+