-
2 Ndị Eze 10:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 O wee degara ha akwụkwọ ozi nke abụọ, sị: “Ọ bụrụ na unu dịnyeere m,+ ọ bụrụkwa na unu na-erube isi n’ihe m kwuru, burunụ isi ndị ikom bụ́ ụmụ+ onyenwe unu bịakwute m ụdị ugbu a echi na Jezril.”+
Ma ụmụ eze, bụ́ ndị ikom iri asaa, nọ n’ụlọ ndị a na-akwanyere ùgwù n’obodo ahụ, bụ́ ndị na-azụlite ha.
-
-
2 Ndị Eze 10:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 O wee ruo na ngwa ngwa Jihu chụsịrị àjà nsure ọkụ ahụ, ozugbo ahụ ọ gwara ndị ọgba ọsọ na ndị osote ndị isi ndị agha, sị: “Batanụ, gbuonụ ha! Unu ekwela ka onye ọ bụla gbapụ.”+ Ndị ọgba ọsọ na ndị osote ndị isi ndị agha+ wee malite iji ihu mma agha na-egbu ha ma na-atụpụ ha n’èzí, ha nọkwa na-aga ruo n’ihu arụsị nke ụlọ Bel.
-