2 Ndị Eze 9:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Jihu wee welie ihu ya lee windo ahụ, sị: “Ònye dịnyeere m? Ònye?”+ Ozugbo ahụ, mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ ndị na-eje ozi n’obí eze+ ledatara anya n’ebe ọ nọ.
32 Jihu wee welie ihu ya lee windo ahụ, sị: “Ònye dịnyeere m? Ònye?”+ Ozugbo ahụ, mmadụ abụọ ma ọ bụ atọ ndị na-eje ozi n’obí eze+ ledatara anya n’ebe ọ nọ.