15 Ọ ga-ewerekwa otu ụzọ n’ụzọ iri nke mkpụrụ si n’ubi unu na nke ubi vaịn unu,+ ọ ga-ewerekwa ha nye ndị na-eje ozi n’obí ya+ nakwa ndị na-ejere ya ozi.
6 Eze wee jụọ nwaanyị ahụ, o wee kọọrọ ya akụkọ ahụ.+ Eze wee kpọnye ya onye na-eje ozi n’obí ya,+ sị: “Nyeghachi ya ihe niile bụ́ nke ya na ihe niile si n’ubi ya malite n’ụbọchị ọ hapụrụ ala a ruo ugbu a.”+