2 Ndị Eze 4:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Otú ọ dị, onye na-ejere ya ozi sịrị: “Olee otú m ga-esi bute ihe a n’ihu otu narị ndị ikom?”+ O wee zaa, sị: “Nye ya ndị a ka ha rie, n’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘A ga-eri ihe oriri, a ga-enwekwa ihe a ga-erifọ.’”+ Esta 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị na-ejere eze ozi, bụ́ ndị ozi ya,+ wee sị: “Ka a chọtara+ eze ụmụ agbọghọ ndị na-amaghị nwoke,+ ndị mara mma,
43 Otú ọ dị, onye na-ejere ya ozi sịrị: “Olee otú m ga-esi bute ihe a n’ihu otu narị ndị ikom?”+ O wee zaa, sị: “Nye ya ndị a ka ha rie, n’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘A ga-eri ihe oriri, a ga-enwekwa ihe a ga-erifọ.’”+
2 Ndị na-ejere eze ozi, bụ́ ndị ozi ya,+ wee sị: “Ka a chọtara+ eze ụmụ agbọghọ ndị na-amaghị nwoke,+ ndị mara mma,