Matiu 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha sịrị ya: “Ọ dịghị ihe anyị nwere n’ebe a, ma e wezụga ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ.”+ Mak 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ndị na-eso ụzọ ya zara ya, sị: “Ebee ka mmadụ ga-esi nweta achịcha ga-eju ndị a afọ n’ebe a dịpụrụ adịpụ?”+
4 Ma ndị na-eso ụzọ ya zara ya, sị: “Ebee ka mmadụ ga-esi nweta achịcha ga-eju ndị a afọ n’ebe a dịpụrụ adịpụ?”+