Luk 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ sịrị ha: “Nyenụ ha ihe ka ha rie.”+ Ha sịrị: “Ọ bụ naanị ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ+ ka anyị nwere, ọ gwụla ma ànyị ga-aga n’onwe anyị zụta ihe oriri maka ndị a dum.”+ Jọn 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Lee otu nwa okoro nta nke bu ogbe achịcha ọka bali ise+ na ntakịrị azụ̀ abụọ. Ma olee ihe ihe ndị a ga-abụrụ ọtụtụ mmadụ há otú a?”+
13 Ma ọ sịrị ha: “Nyenụ ha ihe ka ha rie.”+ Ha sịrị: “Ọ bụ naanị ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ+ ka anyị nwere, ọ gwụla ma ànyị ga-aga n’onwe anyị zụta ihe oriri maka ndị a dum.”+
9 “Lee otu nwa okoro nta nke bu ogbe achịcha ọka bali ise+ na ntakịrị azụ̀ abụọ. Ma olee ihe ihe ndị a ga-abụrụ ọtụtụ mmadụ há otú a?”+