Matiu 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha sịrị ya: “Ọ dịghị ihe anyị nwere n’ebe a, ma e wezụga ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ.”+ Mak 6:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee sị ha: “Ogbe achịcha ole ka unu nwere? Gaanụ lee!” Mgbe ha chọpụtara, ha sịrị: “Ise, tinyere azụ̀ abụọ.”+ Jọn 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Lee otu nwa okoro nta nke bu ogbe achịcha ọka bali ise+ na ntakịrị azụ̀ abụọ. Ma olee ihe ihe ndị a ga-abụrụ ọtụtụ mmadụ há otú a?”+
38 O wee sị ha: “Ogbe achịcha ole ka unu nwere? Gaanụ lee!” Mgbe ha chọpụtara, ha sịrị: “Ise, tinyere azụ̀ abụọ.”+
9 “Lee otu nwa okoro nta nke bu ogbe achịcha ọka bali ise+ na ntakịrị azụ̀ abụọ. Ma olee ihe ihe ndị a ga-abụrụ ọtụtụ mmadụ há otú a?”+