Matiu 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha sịrị ya: “Ọ dịghị ihe anyị nwere n’ebe a, ma e wezụga ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ.”+ Mak 6:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee sị ha: “Ogbe achịcha ole ka unu nwere? Gaanụ lee!” Mgbe ha chọpụtara, ha sịrị: “Ise, tinyere azụ̀ abụọ.”+ Luk 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ sịrị ha: “Nyenụ ha ihe ka ha rie.”+ Ha sịrị: “Ọ bụ naanị ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ+ ka anyị nwere, ọ gwụla ma ànyị ga-aga n’onwe anyị zụta ihe oriri maka ndị a dum.”+
38 O wee sị ha: “Ogbe achịcha ole ka unu nwere? Gaanụ lee!” Mgbe ha chọpụtara, ha sịrị: “Ise, tinyere azụ̀ abụọ.”+
13 Ma ọ sịrị ha: “Nyenụ ha ihe ka ha rie.”+ Ha sịrị: “Ọ bụ naanị ogbe achịcha ise na azụ̀ abụọ+ ka anyị nwere, ọ gwụla ma ànyị ga-aga n’onwe anyị zụta ihe oriri maka ndị a dum.”+