21 Mozis wee sị: “Ndị a m nọ n’etiti ha dị narị puku ndị ikom isii+ bụ́ ndị ji ụkwụ aga, ma gị onwe gị sịrị, ‘M ga-enye ha anụ, ha ga-ataru ya otu ọnwa zuru ezu’!
2 Osote onyeisi ndị agha, bụ́ onye eze dabeere+ n’aka ya, wee zaa onye nke ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụgodị na Jehova emeghee ọnụ ụzọ mmiri nke dị n’eluigwe,+ ihe a ọ̀ pụrụ ime eme?+ O wee sị ya: “Lee, i ji anya gị na-ahụ ya,+ ma ị gaghị eri ya.”+