20 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ gaa n’ala ịkpa+ Tekoa.+ Ka ha na-apụ, Jehọshafat biliri ọtọ, sị: “Juda na ndị bi na Jeruselem,+ geenụ m ntị! Nweenụ okwukwe+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu nọ ka unu wee dịtee ndụ aka. Nweenụ okwukwe n’ebe ndị amụma ya nọ,+ ka ihe wee gaziere unu.”