2 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+ 1 Ihe E Mere 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ash-họ+ nna Tekoa+ wee lụọ ụmụ nwaanyị abụọ, bụ́ Hila na Neara. 2 Ihe E Mere 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee wughachi Betlehem+ na Itam+ na Tekoa,+ Jeremaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gbaanụ ọsọ ndụ, unu ụmụ Benjamin, sinụ n’ime Jeruselem gbapụ; fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem+ ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà; n’ihi na ọdachi, ee, oké mbibi, na-eru ka mmiri n’ebe ugwu.+
2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+
6 Gbaanụ ọsọ ndụ, unu ụmụ Benjamin, sinụ n’ime Jeruselem gbapụ; fụọkwanụ opi+ na Tekoa.+ Mụnyenụ ọkụ na Bet-hakirem+ ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà; n’ihi na ọdachi, ee, oké mbibi, na-eru ka mmiri n’ebe ugwu.+