Jeremaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị m: “A ga-esi n’ebe ugwu tọhapụ ọdachi nke ga-adakwasị ndị niile bi n’ala a.+ Jeremaya 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gwunye ihe mgbaàmà nke na-egosi ụzọ Zayọn. Chọta ebe ị ga-agbaba. Eguzola otu ebe.” N’ihi na m ga-esi n’ebe ugwu weta ọdachi,+ weta ọbụna oké mbibi. Jeremaya 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+
6 Gwunye ihe mgbaàmà nke na-egosi ụzọ Zayọn. Chọta ebe ị ga-agbaba. Eguzola otu ebe.” N’ihi na m ga-esi n’ebe ugwu weta ọdachi,+ weta ọbụna oké mbibi.
22 Geenụ ntị! Akụkọ dị! Lee, o rutewo, tinyere oké mkpọtụ nke si n’ala dị n’ebe ugwu,+ iji mee ka obodo ndị dị na Juda ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ọgba nkịta ọhịa.+