Ekliziastis 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ka uwe gị na-acha ọcha+ mgbe niile, ka mmanụ gharakwa ịkọ n’isi gị.+ Daniel 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ataghị m achịcha dị ụtọ, ọ dịghịkwa anụ ma ọ bụ mmanya bara m ọnụ, eteghịkwa m mmanụ n’ahụ́ ma ọlị ruo mgbe izu atọ ahụ gwụrụ.+
3 Ataghị m achịcha dị ụtọ, ọ dịghịkwa anụ ma ọ bụ mmanya bara m ọnụ, eteghịkwa m mmanụ n’ahụ́ ma ọlị ruo mgbe izu atọ ahụ gwụrụ.+