2 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+ 2 Ihe E Mere 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee wughachi Betlehem+ na Itam+ na Tekoa,+ Emọs 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+
2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+
1 Okwu Emọs, onye so ná ndị Tekoa+ na-akpa atụrụ, bụ́ nke a gwara ya n’ọhụụ ọ hụrụ banyere Izrel+ n’ụbọchị Ọzaya+ eze Juda nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash+ eze Izrel, afọ abụọ tupu e nwee ala ọma jijiji.+