2 Ihe E Mere 26:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị Juda niile+ wee kpọrọ Ọzaya,+ bụ́ onye dị afọ iri na isii, mee+ ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+ Aịzaya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ọhụụ+ Aịzaya+ nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jeruselem n’ụbọchị Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+ Hosia 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel.
26 Ndị Juda niile+ wee kpọrọ Ọzaya,+ bụ́ onye dị afọ iri na isii, mee+ ya eze n’ọnọdụ nna ya bụ́ Amazaya.+
1 Ọhụụ+ Aịzaya+ nwa Emọz hụrụ banyere Juda na Jeruselem n’ụbọchị Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda:+
1 Okwu Jehova+ wee ruo Hosia+ nwa Beiraị ntị n’ụbọchị+ Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz+ na Hezekaya,+ bụ́ ndị eze Juda, nakwa n’ụbọchị Jeroboam+ nwa Joash,+ bụ́ eze Izrel.