Aịzaya 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ọhụụ Aịzaya*+ nwa Emọz hụrụ gbasara Juda na Jeruselem n’oge Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya,+ na-achị ndị Juda:+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Ụlọ Nche,3/1/2001, p. 12-13 Amụma Aịsaịa I, p. 7-8
1 Ọhụụ Aịzaya*+ nwa Emọz hụrụ gbasara Juda na Jeruselem n’oge Ọzaya,+ Jotam,+ Ehaz,+ na Hezekaya,+ na-achị ndị Juda:+