-
2 Ihe E Mere 27:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Jotam+ dị afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị. Ọ chịrị afọ iri na isii na Jeruselem. Aha nne ya bụ Jerusha nwa Zedọk.+ 2 Jotam nọ na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova otú ahụ Ọzaya nna ya mere.+ Ma, ọ banyeghị ebe ọ na-ekwesịghị ịbanye n’ụlọ nsọ Jehova otú nna ya banyere.+ Ndị obodo ya ka nọkwa na-eme ihe ọjọọ.
-