2 Ihe E Mere 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ dị ka ihe niile Ọzaya nna ya mere si dị.+ Ọ bụ naanị na ọ wabaghị n’ụlọ nsọ Jehova.+ Otú ọ dị, ndị ala ahụ ka nọ na-eme omume na-eweta mbibi.+
2 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ dị ka ihe niile Ọzaya nna ya mere si dị.+ Ọ bụ naanị na ọ wabaghị n’ụlọ nsọ Jehova.+ Otú ọ dị, ndị ala ahụ ka nọ na-eme omume na-eweta mbibi.+