2 Ndị Eze 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehoash wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova n’ụbọchị niile Jehoyada onye nchụàjà nọ na-ezi ya ihe.+ 2 Ihe E Mere 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova wee nọnyere Jehọshafat,+ n’ihi na o jere ije n’ụzọ Devid nna nna ya+ jere, bụ́ onye dịrị ndụ tupu ya onwe ya, ọ chọghịkwa Bel.+
2 Jehoash wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova n’ụbọchị niile Jehoyada onye nchụàjà nọ na-ezi ya ihe.+
3 Jehova wee nọnyere Jehọshafat,+ n’ihi na o jere ije n’ụzọ Devid nna nna ya+ jere, bụ́ onye dịrị ndụ tupu ya onwe ya, ọ chọghịkwa Bel.+