2 Samuel 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid wee na-achị Izrel dum;+ Devid nọkwa na-ekpere ndị ya+ niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ziri ezi.+ 1 Ndị Eze 11:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọlọmọn wee malite ime ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova, o soghịkwa Jehova n’ụzọ zuru ezu dị ka Devid bụ́ nna ya soro.+ 1 Ndị Eze 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee na-eje ije ná mmehie niile nna ya mere tupu ya onwe ya; obi ya dum adịghịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ, dị ka obi Devid nna nna ya.+
15 Devid wee na-achị Izrel dum;+ Devid nọkwa na-ekpere ndị ya+ niile ikpe ziri ezi, na-emekwara ha ihe ziri ezi.+
6 Sọlọmọn wee malite ime ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova, o soghịkwa Jehova n’ụzọ zuru ezu dị ka Devid bụ́ nna ya soro.+
3 O wee na-eje ije ná mmehie niile nna ya mere tupu ya onwe ya; obi ya dum adịghịkwa+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ, dị ka obi Devid nna nna ya.+