2 Ndị Eze 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+ 2 Ihe E Mere 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee na-eme ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ ọ bụ naanị na o jighị obi zuru ezu+ na-eme ya. 2 Ihe E Mere 31:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya. Abụ Ọma 119:80 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 80 Ka obi m debe ụkpụrụ gị n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ka ihere wee ghara ime m.+
3 “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.”+ Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+
20 Hezekaya wee mee otú a na Juda dum, o wee na-eme ihe dị mma+ na ihe ziri ezi+ na ihe kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ihu Jehova bụ́ Chineke ya.