-
1 Ndị Eze 3:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Sọlọmọn wee sị: “Gị onwe gị egosiwo obiọma*+ dị ukwuu n’ebe ohu gị Devid nna m nọ n’ihi na o jere ije n’ihu gị n’eziokwu nakwa n’ezi omume,+ jirikwa obi ziri ezi o nwere n’ebe ị nọ jee ije; i wee na-enwe obiọma a dị ukwuu n’ebe ọ nọ, nke mere na i nyere ya nwa nwoke ka ọ nọkwasị n’ocheeze ya dị ka ọ dị taa.+
-