1 Ndị Eze 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka Jehova wee mezuo okwu ya nke o kwuru banyere m,+ sị, ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’iji obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum na-eje ije+ n’ihu m n’eziokwu,+ ọ dịghị nwoke gị ọ bụla a ga-ebipụ ka ọ ghara ịnọkwasị n’ocheeze Izrel.’+
4 ka Jehova wee mezuo okwu ya nke o kwuru banyere m,+ sị, ‘Ọ bụrụ na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’iji obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum na-eje ije+ n’ihu m n’eziokwu,+ ọ dịghị nwoke gị ọ bụla a ga-ebipụ ka ọ ghara ịnọkwasị n’ocheeze Izrel.’+