11 “‘“Ọ ga-erukwa na mgbe ụbọchị gị ga-ezu ka i sonyere nna nna gị hà,+ m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-abụ otu n’ime ụmụ gị,+ bilie mgbe ị nwụsịrị, m ga-emekwa ka ọbụbụeze ya guzosie ike.+
9 Lee! E nwere nwa nwoke+ a ga-amụrụ gị. Ya onwe ya ga-abụ nwoke ga-enwe ezumike, m ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike;+ n’ihi na aha ya ga-abụ Sọlọmọn,+ m ga-enye Izrel udo+ na ịnọ jụụ n’ụbọchị ya.
7 M ga-eme ka ọbụbụeze+ ya guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka ma ọ bụrụ na ọ ga-ekpebisi ike idebe ihe m nyere n’iwu+ na mkpebi ikpe+ m, dị ka ọ na-eme taa.’