1 Ndị Eze 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ụkpụrụ m,+ meekwa ihe ndị m kpere n’ikpe+ ma debe ihe niile m nyere n’iwu site n’ije ije na ha,+ mụ onwe m ga-eme ka okwu m gwara Devid nna gị mezuo n’ebe ị nọ,+ karịsịa, ihe m kwuru banyere ụlọ a ị na-ewu;
12 “Ọ bụrụ na i jee ije n’ụkpụrụ m,+ meekwa ihe ndị m kpere n’ikpe+ ma debe ihe niile m nyere n’iwu site n’ije ije na ha,+ mụ onwe m ga-eme ka okwu m gwara Devid nna gị mezuo n’ebe ị nọ,+ karịsịa, ihe m kwuru banyere ụlọ a ị na-ewu;