Diuterọnọmi 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ rubere ya isi, debekwa ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu ya mgbe niile.
11 “Hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya,+ rubere ya isi, debekwa ụkpụrụ ya na mkpebi ikpe+ ya na iwu ya mgbe niile.