2 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+ 1 Ihe E Mere 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Lee! E nwere nwa nwoke+ a ga-amụrụ gị. Ya onwe ya ga-abụ nwoke ga-enwe ezumike, m ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike;+ n’ihi na aha ya ga-abụ Sọlọmọn,+ m ga-enye Izrel udo+ na ịnọ jụụ n’ụbọchị ya.
13 Ọ bụ ya ga-ewuru aha m ụlọ,+ m ga-emekwa ka ocheeze nke alaeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.+
9 Lee! E nwere nwa nwoke+ a ga-amụrụ gị. Ya onwe ya ga-abụ nwoke ga-enwe ezumike, m ga-emekwa ka o zuoro ndị iro niile gbara ya gburugburu ike;+ n’ihi na aha ya ga-abụ Sọlọmọn,+ m ga-enye Izrel udo+ na ịnọ jụụ n’ụbọchị ya.