Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 8:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Ugbu a kwa, Jehova bụ́ Chineke Izrel, mezuoro ohu gị Devid bụ́ nna m ihe ahụ i kwere ya ná nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nke ga-anọkwasị n’ocheeze Izrel,+ ma ọ bụrụhaala na ụmụ gị elezie ụzọ ha anya site n’ije ije n’ihu m dị nnọọ ka i jere n’ihu m.’

  • 1 Ihe E Mere 17:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’”

  • 2 Ihe E Mere 6:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ugbu a kwa, Jehova bụ́ Chineke Izrel, mezuoro ohu gị Devid bụ́ nna m ihe i kwere ya ná nkwa, sị, ‘Ọ dịghị mgbe a na-agaghị enwe nwoke si n’ahụ́ gị nke ga-anọkwasị n’ocheeze Izrel,+ ma ọ bụrụhaala na ụmụ gị+ elezie ụzọ ha anya site n’ije ije n’iwu m,+ dị nnọọ ka i jere n’ihu m.’+

  • Abụ Ọma 89:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 Mkpụrụ ya ga-anọru mgbe ebighị ebi,+

      Ocheeze ya ga-adịgidekwa dị ka anyanwụ n’ihu m.+

  • Aịzaya 9:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Mgbasa ịchịisi ya+ na udo ya ga-agbasa agaghị enwe ọgwụgwụ,+ n’elu ocheeze Devid+ nakwa n’alaeze ya iji mee ka o guzosie ike+ nakwa iji jiri ikpe ziri ezi+ na ezi omume+ mee ka ọ dịgide, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi. Ekworo Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-emezu ihe a.+

  • Matiu 9:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Mgbe Jizọs si ebe ahụ na-agafe, ndị ìsì abụọ+ sooro ya, na-eti mkpu, sị: “Meere anyị ebere,+ Nwa Devid.”

  • Ọrụ Ndịozi 2:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Ya mere, ebe ọ bụ onye amụma, marakwa na Chineke ṅụụrụ ya iyi na ya ga-eme ka otu n’ime ụmụ ya nọkwasị n’ocheeze ya,+

  • Ndị Rom 1:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 banyere Ọkpara ya, onye si ná mkpụrụ Devid+ pụta dị ka anụ ahụ́ si dị,+

  • Ndị Rom 15:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Aịzaya sịkwara: “A ga-enwe mgbọrọgwụ Jesi,+ a ga-enwekwa onye na-ebili ịchị mba niile;+ mba niile ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya