2 Samuel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+ Abụ Ọma 89:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘M ga-eme ka mkpụrụ gị guzosie ike ọbụna ruo mgbe ebighị ebi,+M ga-emekwa ka ocheeze gị dịrị+ site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.’” Sila. Abụ Ọma 132:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+
12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+
4 ‘M ga-eme ka mkpụrụ gị guzosie ike ọbụna ruo mgbe ebighị ebi,+M ga-emekwa ka ocheeze gị dịrị+ site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.’” Sila.
11 Jehova aṅụworo Devid iyi,+N’ezie, ọ gaghị ahapụ imezu ya:+“M ga-eme ka mkpụrụ nke afọ gị+Nọkwasị n’ocheeze gị.+