16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! Ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa;+ ndị a ga-ebilikwa,+ ha na chi ọzọ ndị dị n’etiti ha, n’ala ahụ ha na-aga,+ ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-ahapụkwa m+ ma mebie ọgbụgba ndụ m nke mụ na ha gbara.+
36 N’ihi na n’ọgbọ nke ya, Devid+ mezuru uche Chineke nke Chineke kwupụtara ekwupụta, ọ dakwara n’ụra ọnwụ, e wee lie ya n’ebe e liri nna nna ya hà, o wee ree ure.+