2 Samuel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+ Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+
12 Mgbe ụbọchị gị ga-ezu,+ ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa,+ mgbe ahụ, m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-esi n’ahụ́ gị pụta, bilie mgbe ị nwụsịrị; m ga-emekwa ka alaeze ya guzosie ike.+
13 Ọ dịghịkwa onye ọ bụla rịgowooro n’eluigwe +ma e wezụga onye ahụ nke si n’eluigwe rịdata,+ bụ́ Nwa nke mmadụ.+