1 Ndị Eze 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụbọchị Devid ga-anwụ wee ruo nso;+ o wee nye Sọlọmọn nwa ya iwu, sị: 1 Ihe E Mere 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“Ọ ga-erukwa na mgbe ụbọchị gị ga-ezu ka i sonyere nna nna gị hà,+ m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-abụ otu n’ime ụmụ gị,+ bilie mgbe ị nwụsịrị, m ga-emekwa ka ọbụbụeze ya guzosie ike.+ Ọrụ Ndịozi 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ụmụnna m, o ziri ezi iji nkwuwa okwu gwa unu okwu banyere onyeisi ezinụlọ bụ́ Devid, na ọ nwụrụ,+ e liekwa ya, ili ya dịkwa n’etiti anyị ruo taa.
11 “‘“Ọ ga-erukwa na mgbe ụbọchị gị ga-ezu ka i sonyere nna nna gị hà,+ m ga-eme ka mkpụrụ gị, nke ga-abụ otu n’ime ụmụ gị,+ bilie mgbe ị nwụsịrị, m ga-emekwa ka ọbụbụeze ya guzosie ike.+
29 “Ụmụnna m, o ziri ezi iji nkwuwa okwu gwa unu okwu banyere onyeisi ezinụlọ bụ́ Devid, na ọ nwụrụ,+ e liekwa ya, ili ya dịkwa n’etiti anyị ruo taa.