Ọrụ Ndịozi 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ezie, Devid arịgoghị n’eluigwe,+ ma ya onwe ya sịrị, ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m,+ Ndị Hibru 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mmụọ nsọ si otú a mee ka o doo anya na e mebeghị ka ụzọ+ e si abanye n’ebe nsọ ahụ pụta ìhè mgbe a ka nwere ụlọikwuu mbụ ahụ.+
34 N’ezie, Devid arịgoghị n’eluigwe,+ ma ya onwe ya sịrị, ‘Jehova gwara Onyenwe m, sị: “Nọdụ ala n’aka nri m,+
8 Mmụọ nsọ si otú a mee ka o doo anya na e mebeghị ka ụzọ+ e si abanye n’ebe nsọ ahụ pụta ìhè mgbe a ka nwere ụlọikwuu mbụ ahụ.+