Ndị Hibru 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+
20 bụ́ nke o megheere anyị dị ka ụzọ ọhụrụ nke dịkwa ndụ e si agabiga ákwà mgbochi ahụ,+ ya bụ, anụ ahụ́ ya,+