15 ka gị na ndị bi n’ala ahụ wee ghara ịgba ndụ, n’ihi na ha na chi ha ga na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha ga na-achụkwara chi ha àjà,+ mmadụ ga-akpọkwa gị, i wee rie ihe ha chụrụ n’àjà.+
17 Ha egeghị ọbụna ndị ikpe ha ntị, kama ha na chi ọzọ dị iche iche+ nwere mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee kpọọrọ ha isiala. N’egbughị oge, ha hapụrụ ụzọ ndị nna nna ha jere ije na ya, bụ́ ndị rubere isi n’iwu Jehova.+ Ha emeghị otú ahụ.
15 “‘Ma ị malitere ịtụkwasị ịma mma gị+ obi ma ghọọ akwụna n’ihi aha gị+ nke na-ede ude. I wee gbara akwụna gakwuru onye ọ bụla nke na-agafe agafe;+ ịma mma gị wee bụrụ nke onye ahụ.