Luk 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+ Mkpughe 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Degakwara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị na Filadelfịa akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ dị nsọ+ na-ekwu, onye eziokwu,+ onye ji mkpịsị ugodi nke Devid,+ onye na-emeghe ka onye ọ bụla wee ghara imechi, onye na-emechikwa ka onye ọ bụla wee ghara imeghe,
32 Onye a ga-abụ onye ukwu,+ a ga-akpọkwa ya Ọkpara nke Onye Kasị Elu;+ Jehova Chineke ga-enyekwa ya ocheeze+ Devid bụ́ nna ya,+
7 “Degakwara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị na Filadelfịa akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ dị nsọ+ na-ekwu, onye eziokwu,+ onye ji mkpịsị ugodi nke Devid,+ onye na-emeghe ka onye ọ bụla wee ghara imechi, onye na-emechikwa ka onye ọ bụla wee ghara imeghe,