1 Ihe E Mere 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’” Abụ Ọma 72:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+
14 M ga-eme ka o guzo n’ụlọ m+ nakwa n’alaeze m+ ruo mgbe ebighị ebi. Ocheeze ya+ ga-abụkwa nke na-adịru mgbe ebighị ebi.”’”
8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+