Ndị Hibru 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 kama ha bụ naanị ihe metụtara ihe oriri+ na ihe ọṅụṅụ+ na baptizim dị iche iche.+ Ha bụ ihe iwu kwuru n’ihe banyere anụ ahụ́,+ e nyekwara iwu ka a na-eme ha ruo oge a kara aka mgbe a ga-emezi ihe.+
10 kama ha bụ naanị ihe metụtara ihe oriri+ na ihe ọṅụṅụ+ na baptizim dị iche iche.+ Ha bụ ihe iwu kwuru n’ihe banyere anụ ahụ́,+ e nyekwara iwu ka a na-eme ha ruo oge a kara aka mgbe a ga-emezi ihe.+