Levitikọs 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Onye riri+ akụkụ ọ bụla nke ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede; onye bupụkwara ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
40 Onye riri+ akụkụ ọ bụla nke ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede; onye bupụkwara ozu ya ga-asụ uwe ya, ọ ga-abụkwa onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.