Jenesis 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+ Ndị Filipaị 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihe banyere ịnụ ọkụ n’obi, akpagburu m ọgbakọ;+ n’ihe banyere ezi omume dị ka iwu si dị, abụ m onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.
7 E mesịa, Jehova sịrị Noa: “Banye n’ụgbọ ahụ, gị na ezinụlọ gị dum,+ n’ihi na ọ bụ gị ka m hụrụ bụ onye ezi omume n’ihu m n’etiti ọgbọ a.+
6 n’ihe banyere ịnụ ọkụ n’obi, akpagburu m ọgbakọ;+ n’ihe banyere ezi omume dị ka iwu si dị, abụ m onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.