Abụ Ọma 91:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+ Abụ Ọma 101:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+ Malakaị 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+ Ndị Hibru 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+
6 Anya m dị n’ebe ndị kwesịrị ntụkwasị obi n’ụwa nọ,+Ka ha wee binyere m.+Onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+Ọ bụ ya ga na-ejere m ozi.+
18 Unu ga-ahụkwa ọzọ ihe dị iche n’etiti onye ezi omume na onye ajọ omume,+ n’etiti onye na-ejere Chineke ozi na onye na-adịghị ejere ya ozi.”+
38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+