Abụ Ọma 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị maara aha gị ga-atụkwasị gị obi,+N’ihi na gị onwe gị, Jehova, agaghị ahapụ ndị na-achọ gị.+ Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ N’ime ya ka onye ezi omume na-agbaba, e wee chebe ya.+ Jeremaya 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Ya mere, lee, m ga-eme ka ha mara; n’otu oge ahụ, m ga-eme ka ha hụ aka m na ike m,+ ha ga-amarakwa na aha m bụ Jehova.”+ Jọn 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+
21 “Ya mere, lee, m ga-eme ka ha mara; n’otu oge ahụ, m ga-eme ka ha hụ aka m na ike m,+ ha ga-amarakwa na aha m bụ Jehova.”+
3 Iji nweta ndụ ebighị ebi,+ ọ dị ha mkpa ịmata+ gị nke ọma, onye naanị ya bụ ezi Chineke,+ matakwa onye i zitere, bụ́ Jizọs Kraịst.+