Ọpụpụ 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova bụ dike n’agha.+ Jehova bụ aha ya.+ Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+ Jeremaya 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova Onye kere+ ụwa kwuru, bụ́ Jehova Onye kpụrụ+ ya ka o guzosie ike,+ Jehova bụ aha ya,+
18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+
2 “Nke a bụ ihe Jehova Onye kere+ ụwa kwuru, bụ́ Jehova Onye kpụrụ+ ya ka o guzosie ike,+ Jehova bụ aha ya,+